• 所有新生命宣教会 The New Life Mission 网站上的电子书和有声书均可免费下载
  • 探索以多种语言提供的全球性讲道
  • 查看我们已翻译成27种语言的网站
  • 第1卷新修订版已全新推出
Search

免费电子书和有声读物

水与灵的福音

伊博语  1

ÀMUWO GI ỌZỌ N’EZIE SITE NA MIRI NA MỌ NSỌ? [Nbiputa Ntughari Ọhu]

Rev. Paul C. Jong | ISBN 9788928261840 | 页码 362

下载免费电子书和有声读物

选择您喜欢的文件格式,安全下载到手机、电脑或平板电脑,随时随地阅读和收听讲道集。所有电子书和有声读物都完全免费。

您可以通过下方播放器收听有声读物。🔻
拥有平装书
在亚马逊购买平装书
ỌDI-NA-YA
 
Nkera nke Mbu—Okwuchukwu nile
1. Ayi Aghaghi Ibu Uzọ Mara Bayere Nmehie Ayi ka Ewe B͕aputa-ayi (Mak 7:8-9, 20-23) — 19
2. Amuworo Madu nile ka Ndi-nmehie (Mak 7:20-23) — 37
3. Ọ Buru Na Ayi Nēme Ihe Nile site n’Iwu ahu, Ọ̀ Puru Izọputa Ayi? (Luk 10:25-30) — 49
4. Nb͕aputa Ebighi-Ebi Ahu (Jọn 8:1-12) — 71 
5. Baptism Jisus ya na Nkpuchi Nmehie nile (Matiu 3:13-17) — 103 
6. Jisus Kraist Were Miri, Ọbara, na Mọ Nsọ Bia (I Jọn 5:1-12) — 153 
7. Baptism Jisus Bu Ihe-Atù Nzọputa nye Ndi-nmehie (I. Pita 3:20-22) — 189 
8. Ozi Ọma ahu nke Nkpuchi-nmehie Babigara Ókè (Jọn 13:1-17) — 207 
 
Nkera nke Abua—IHE-ODIDE NTUKWASI
1. Àmà Nzọputa — 275 
2. Nkọwa Etiyere — 295 
3. Ajuju & Ọziza — 329 
 
 
Isi-okwu di nkpà nke aha-akwukwọ nka bu “imu ọzọ site na Miri na Mọ Nsọ.” O nwere ihe mbu n’isi-okwu ahu. Ya bu, akwukwọ nka nāgwa ayi n’ebe ọ di ọcha ihe imu ọzọ bu na otú esi amu madu ọzọ site na miri na Mọ Nsọ dika okwu Bible si disie ike. Miri ahu nēgosi baptism Jisus na Jọdan ma Bible we nāsi kwa na nmehie nile ayi ka atukwasiworo na Jisus mb͕e emere-Ya baptism site n’aka Jọn Baptist. Jọn bu onye nānọchi anya ndi madu dum na nkpuru Eron, Onye-isi-nchu-àjà. Eron bikwasiri aka-ya abua n’isi ewu-ọpupu ahu we tukwasi kwa nmehie nile nke otù arọ nke ndi Israel n’elu-ya n’Ubọchi Nkpuchi-nmehie. Ọ bu onyinyo nke ezi ihe ahu nile gaje ibia. Baptism Jisus bu ihe-atù nke ibikwasi-aka-n’isi. Emere Jisus baptism n’udi ibikwasi-aka-n’isi na Jọdan. Ya mere Ọ bupuru nmehie nile nke uwa site na baptism-Ya ewe kpọgide-Ya n’obe ikwu ugwọ nmehie nile. Kama ndi-Kristian dikariri ọtutu amaghi ihe mere ejiri me Jisus baptism site n’aka Jọn Baptist na Jọdan. Baptism Jisus bu isi-okwu nke akwukwọ nka we bu kwa-ra otù akuku di nkpà n’Ozi ọma Miri na Mọ Nsọ. Apuru imu ayi ọzọ nání site n’ikwere na baptism Jisus ya na Obe-Ya.
更多

与该标题相关的书籍

The New Life Mission

参加我们的调查

您是如何了解到我们的?